1 Ndị Eze 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Eze wee zaa ha n’olu ike,+ o wee hapụ ndụmọdụ ndị okenye ahụ bụ́ ndị nyere ya ndụmọdụ.+ Job 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ̀ bụ na amamihe adịghị n’etiti ndị agadi,+Ọ̀ bụ na nghọta adịghịkwa n’ogologo ndụ?