Jenesis 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Rechel wee si otú ahụ nwụọ, e wee lie ya n’ụzọ gara Efrat, ya bụ, Betlehem.+ Matiu 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe a mụrụ Jizọs na Betlehem+ nke Judia n’oge Herọd+ bụ́ eze, lee! ndị na-agụ kpakpando,+ bụ́ ndị si n’ebe ọwụwa anyanwụ, bịara Jeruselem,
2 Mgbe a mụrụ Jizọs na Betlehem+ nke Judia n’oge Herọd+ bụ́ eze, lee! ndị na-agụ kpakpando,+ bụ́ ndị si n’ebe ọwụwa anyanwụ, bịara Jeruselem,