Aịzaya 22:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ga-agụ ụlọ dị na Jeruselem ọnụ. Unu ga-akwatukwa ụlọ ndị ahụ iji mee ka mgbidi unu+ ghara ikwe nrịgo.
10 Unu ga-agụ ụlọ dị na Jeruselem ọnụ. Unu ga-akwatukwa ụlọ ndị ahụ iji mee ka mgbidi unu+ ghara ikwe nrịgo.