Levitikọs 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha agakwaghị na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu,+ bụ́ ndị ha na ha na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ àjà ha. Nke a ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka, ruo ọgbọ unu niile.”’ Aịzaya 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Anụ ọhịa ndị bi n’ógbè mmiri na-adịghị ga-amakpu n’ebe ahụ. Ikwiikwii ga-ejupụta n’ụlọ ha.+ Enyí nnụnụ ga-ebikwa n’ebe ahụ, ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu ga na-awụgharị n’ebe ahụ.+
7 Ha agakwaghị na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu,+ bụ́ ndị ha na ha na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ àjà ha. Nke a ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka, ruo ọgbọ unu niile.”’
21 Anụ ọhịa ndị bi n’ógbè mmiri na-adịghị ga-amakpu n’ebe ahụ. Ikwiikwii ga-ejupụta n’ụlọ ha.+ Enyí nnụnụ ga-ebikwa n’ebe ahụ, ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu ga na-awụgharị n’ebe ahụ.+