2 Samuel 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+ 1 Ihe E Mere 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eme ka o guzo n’ụlọ m+ nakwa n’alaeze m+ ruo mgbe ebighị ebi. Ocheeze ya+ ga-abụkwa nke na-adịru mgbe ebighị ebi.”’”
13 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+
14 M ga-eme ka o guzo n’ụlọ m+ nakwa n’alaeze m+ ruo mgbe ebighị ebi. Ocheeze ya+ ga-abụkwa nke na-adịru mgbe ebighị ebi.”’”