4 Ha wee were mkpụrụ ego ọlaọcha iri asaa n’ụlọ Bel-birịt+ nye ya, Abimelek wee jiri ya goo ndị na-enweghị ihe ha na-arụ na ndị na-akparị mmadụ,+ ka ha soro ya gaa.
5 Ma ebe ndị Juu na-ekwo ekworo,+ ha kpọọrọ ụfọdụ ndị ikom ọjọọ n’etiti ndị na-akwụgharị n’ọma ahịa, ha wee ghọọ otu ìgwè mmadụ, wee mee ka obodo ahụ jupụta n’oké ụzụ.+ Ha wakpokwara ụlọ Jesin+ wee na-achọ inyefe ha n’aka ìgwè ahụ na-akpa aghara.