Ọpụpụ 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+ 2 Ihe E Mere 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị ji obi ha na-achọ Jehova bụ́ Chineke Izrel si n’ebo niile nke Izrel soro ha bịa na Jeruselem+ ịchụrụ+ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha àjà.
5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+
16 Ndị ji obi ha na-achọ Jehova bụ́ Chineke Izrel si n’ebo niile nke Izrel soro ha bịa na Jeruselem+ ịchụrụ+ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha àjà.