Ọnụ Ọgụgụ 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 bụ́ ala Jehova meriri+ n’ihu nzukọ Izrel, bụ ala ịzụ anụ ụlọ, ndị ohu gị nwekwara anụ ụlọ.”+ 2 Ihe E Mere 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee merie ndị Itiopia+ n’ihu Esa nakwa n’ihu Juda. Ndị Itiopia wee gbaa ọsọ.