Ọpụpụ 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ịtụ ụkpụrụ ọrụ, iji ọlaedo na ọlaọcha na ọla kọpa na-arụ ọrụ,+ Ọpụpụ 35:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 na ịtụ ụkpụrụ ọrụ, iji ọlaedo na ọlaọcha na ọla kọpa na-arụ ọrụ,+