1 Ndị Eze 8:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 Obi unu dum ga-adịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke anyị nọ site n’ije ije n’ụkpụrụ ya, sitekwa n’idebe ihe ndị o nyere n’iwu dị ka ọ dị taa.”
61 Obi unu dum ga-adịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke anyị nọ site n’ije ije n’ụkpụrụ ya, sitekwa n’idebe ihe ndị o nyere n’iwu dị ka ọ dị taa.”