9 Ndị na-ejere m ozi ga-esi na Lebanọn+ budata ha n’oké osimiri; mụ onwe m ga-ekekọta ha ọnụ ka ha see n’oké osimiri ruo n’ebe ị ga-agwa m;+ m ga-atọsakwa ha n’ebe ahụ, gị onwe gị kwa ga-eburu ha; ị ga-emekwa ihe m chọrọ site n’inye m ihe ezinụlọ m ga-eri.”+