-
Nehemaya 3:18Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
18 Ndị na-eso ya bụ ụmụnne ha ndị nọ n’okpuru Bavaị nwa Henadad, onyeisi ọkara ógbè Kaịla. Ha rụziri mgbidi.