Ezra 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 nke a bụ ihe e dere n’akwụkwọ ozi ahụ ha zipụrụ banyere ya: “Atazaksis+ bụ́ eze, ndị na-ejere gị ozi, ndị nọ n’ofe Osimiri Yufretis, na-edetara gị akwụkwọ ozi:
11 nke a bụ ihe e dere n’akwụkwọ ozi ahụ ha zipụrụ banyere ya: “Atazaksis+ bụ́ eze, ndị na-ejere gị ozi, ndị nọ n’ofe Osimiri Yufretis, na-edetara gị akwụkwọ ozi: