1 Ihe E Mere 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị mbụ lọghachiri n’ihe nketa ha n’obodo ha bụ ndị Izrel,+ ndị nchụàjà,+ ndị Livaị+ na ndị Netinim.+ Nehemaya 7:73 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 73 Ndị nchụàjà+ na ndị Livaị na ndị nche ọnụ ụzọ ámá na ndị na-abụ abụ+ na ụfọdụ n’ime ndị anyị nakwa ndị Netinim+ na Izrel dum wee biri n’obodo ha.+ N’ọnwa nke asaa,+ ụmụ Izrel nọcha n’obodo ha dị iche iche.+
2 Ndị mbụ lọghachiri n’ihe nketa ha n’obodo ha bụ ndị Izrel,+ ndị nchụàjà,+ ndị Livaị+ na ndị Netinim.+
73 Ndị nchụàjà+ na ndị Livaị na ndị nche ọnụ ụzọ ámá na ndị na-abụ abụ+ na ụfọdụ n’ime ndị anyị nakwa ndị Netinim+ na Izrel dum wee biri n’obodo ha.+ N’ọnwa nke asaa,+ ụmụ Izrel nọcha n’obodo ha dị iche iche.+