2 Ihe E Mere 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze Sọlọmọn wee chụọ ehi dị puku iri abụọ na puku abụọ na atụrụ dị otu narị puku na iri puku abụọ n’àjà.+ Eze na ndị niile ahụ wee rara ụlọ ezi Chineke nye.+
5 Eze Sọlọmọn wee chụọ ehi dị puku iri abụọ na puku abụọ na atụrụ dị otu narị puku na iri puku abụọ n’àjà.+ Eze na ndị niile ahụ wee rara ụlọ ezi Chineke nye.+