20 Mgbe ha na-abanye n’ụlọikwuu nzute, ha ga-eji mmiri ahụ saa aka na ụkwụ ha ka ha ghara ịnwụ, ma ọ bụ mgbe ha gara nso n’ebe ịchụàjà ahụ ije ozi iji sureere Jehova àjà a na-esure n’ọkụ.+
3 Sị ha, ‘N’ọgbọ unu niile, nwoke ọ bụla nke bụ́ otu n’ime mkpụrụ unu niile, nke bịara nso n’ihe ndị dị nsọ, bụ́ nke ụmụ Izrel ga-edoro Jehova nsọ, mgbe ọ na-adịghị ọcha,+ a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’ihu m. Abụ m Jehova.