Ọpụpụ 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Atụrụ unu ga-ewere ga-abụ nke ahụ́ dị mma,+ oké, nke gbara otu afọ.+ Unu nwere ike isi n’ụmụ ebule ma ọ bụ ewu họrọ ya.
5 Atụrụ unu ga-ewere ga-abụ nke ahụ́ dị mma,+ oké, nke gbara otu afọ.+ Unu nwere ike isi n’ụmụ ebule ma ọ bụ ewu họrọ ya.