Ezra 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ime ụmụ Shekanaya, bụ́ ụmụ Perọsh,+ Zekaraya, na otu narị ndị ikom na iri ise e debara aha ha n’akwụkwọ; Nehemaya 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụ Perọsh+ dị puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ; Nehemaya 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị isi ndị Izrel bụ: Perọsh, Pehat-moab,+ Ilam, Zatu, Benaị,
3 n’ime ụmụ Shekanaya, bụ́ ụmụ Perọsh,+ Zekaraya, na otu narị ndị ikom na iri ise e debara aha ha n’akwụkwọ;