Ezra 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ime ụmụ Shefataya,+ Zebadaya nwa Maịkel, na iri ndị ikom asatọ; Nehemaya 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ụmụ Shefataya,+ narị atọ na iri asaa na abụọ;