Ezra 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 a ga-akwara nnukwu nkume+ dọba ná nkebi atọ, otu n’elu ibe ya, na otu nkebi osisi;+ a ga-esikwa n’ụlọ eze na-eweta ihe a ga-emefu.+ Abụ Ọma 68:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị eze ga-ewetara gị onyinye+N’ihi ụlọ nsọ gị nke dị na Jeruselem.+
4 a ga-akwara nnukwu nkume+ dọba ná nkebi atọ, otu n’elu ibe ya, na otu nkebi osisi;+ a ga-esikwa n’ụlọ eze na-eweta ihe a ga-emefu.+