Levitikọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Mgbe ahụ, a ga-egbu nwa oké ehi ahụ n’ihu Jehova; ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà,+ ga-ewetakwa ọbara ya ma fesa ọbara ahụ gburugburu n’elu ebe ịchụàjà+ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
5 “‘Mgbe ahụ, a ga-egbu nwa oké ehi ahụ n’ihu Jehova; ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà,+ ga-ewetakwa ọbara ya ma fesa ọbara ahụ gburugburu n’elu ebe ịchụàjà+ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.