Ezra 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Eze Saịrọs jikwa aka ya chịta arịa ụlọ Jehova,+ bụ́ ndị Nebukadneza chịpụtara na Jeruselem+ wee debe ha n’ụlọ chi ya.+ Ezra 8:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị nchụàjà na ndị Livaị wee nata ọlaọcha na ọlaedo na arịa ndị ahụ a tụrụ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀, iji bute ha na Jeruselem n’ụlọ Chineke anyị.+
7 Eze Saịrọs jikwa aka ya chịta arịa ụlọ Jehova,+ bụ́ ndị Nebukadneza chịpụtara na Jeruselem+ wee debe ha n’ụlọ chi ya.+
30 Ndị nchụàjà na ndị Livaị wee nata ọlaọcha na ọlaedo na arịa ndị ahụ a tụrụ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀, iji bute ha na Jeruselem n’ụlọ Chineke anyị.+