Jenesis 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+ Ezra 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka ha wee nọgide na-achụrụ+ Chineke nke eluigwe àjà ịjụrụ obi+ ma na-ekpe ekpere maka ndụ eze na ụmụ ya.+ Aịzaya 60:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na mba ọ bụla na alaeze ọ bụla nke na-agaghị ejere gị ozi ga-ala n’iyi; mba ndị ahụ aghaghị ịla n’iyi.+
3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+
10 ka ha wee nọgide na-achụrụ+ Chineke nke eluigwe àjà ịjụrụ obi+ ma na-ekpe ekpere maka ndụ eze na ụmụ ya.+
12 N’ihi na mba ọ bụla na alaeze ọ bụla nke na-agaghị ejere gị ozi ga-ala n’iyi; mba ndị ahụ aghaghị ịla n’iyi.+