1 Ihe E Mere 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị mbụ lọghachiri n’ihe nketa ha n’obodo ha bụ ndị Izrel,+ ndị nchụàjà,+ ndị Livaị+ na ndị Netinim.+ Ezra 2:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Ndị Netinim+ niile na ụmụ ndị na-ejere Sọlọmọn ozi mụrụ dị narị atọ na iri itoolu na abụọ.+
2 Ndị mbụ lọghachiri n’ihe nketa ha n’obodo ha bụ ndị Izrel,+ ndị nchụàjà,+ ndị Livaị+ na ndị Netinim.+