Ọpụpụ 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ọ bụrụ na ọkụ agbasaa wee banye n’osisi ogwu, ùkwù ọka* ma ọ bụ ọka ndị kwụ ọtọ ma ọ bụ ubi ewee rechapụ,+ onye mụnyere ọkụ ahụ aghaghị ịkwụ ụgwọ ihe ọkụ ahụ gbara.
6 “Ọ bụrụ na ọkụ agbasaa wee banye n’osisi ogwu, ùkwù ọka* ma ọ bụ ọka ndị kwụ ọtọ ma ọ bụ ubi ewee rechapụ,+ onye mụnyere ọkụ ahụ aghaghị ịkwụ ụgwọ ihe ọkụ ahụ gbara.