Ilu 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 A ga-eto mmadụ n’ihi na ọnụ ya na-ekwu ihe ezi uche dị na ya,+ ma onye obi ya gbagọrọ agbagọ ka a ga-elelị.+ Jeremaya 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-eji obi m nye unu ndị ọzụzụ atụrụ,+ ha ga-eme ka unu nwee ihe ọmụma na nghọta.+
8 A ga-eto mmadụ n’ihi na ọnụ ya na-ekwu ihe ezi uche dị na ya,+ ma onye obi ya gbagọrọ agbagọ ka a ga-elelị.+