Jenesis 19:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Nke nta mụkwara nwa nwoke wee gụọ ya Ben-amị. Ọ bụ ya bụ nna ndị Amọn+ ruo taa. Diuterọnọmi 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Onye Amọn ma ọ bụ onye Moab ọ bụla agaghị abata n’ọgbakọ Jehova.+ Nwa ya ọ bụla, ọbụna ruo n’ọgbọ nke iri, agaghị abata n’ọgbakọ Jehova ruo mgbe a na-akaghị aka,
3 “Onye Amọn ma ọ bụ onye Moab ọ bụla agaghị abata n’ọgbakọ Jehova.+ Nwa ya ọ bụla, ọbụna ruo n’ọgbọ nke iri, agaghị abata n’ọgbakọ Jehova ruo mgbe a na-akaghị aka,