Jenesis 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma n’ọgbọ nke anọ, ha ga-alọghachi n’ebe a,+ n’ihi na njehie ndị Amọraịt ezubeghị.”+ Ndị Ikpe 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha wee bichie ókèala dum nke ndị Amọraịt malite n’Anọn ruo Jabọk, malitekwa n’ala ịkpa ruo Jọdan.+
22 Ha wee bichie ókèala dum nke ndị Amọraịt malite n’Anọn ruo Jabọk, malitekwa n’ala ịkpa ruo Jọdan.+