Ọpụpụ 34:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe ahụ, ị ga-alụtara ụmụ gị ndị ikom ụmụ ha ndị inyom,+ ụmụ ha ndị inyom na chi ha ga-enwe mmekọahụ rụrụ arụ, ha ga-emekwa ka ụmụ gị ndị ikom na chi ha nwee mmekọahụ rụrụ arụ.+ Ezra 10:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ndị a niile lụbatara ndị inyom mba ọzọ,+ ha wee chụpụ ha na ụmụ ha.
16 Mgbe ahụ, ị ga-alụtara ụmụ gị ndị ikom ụmụ ha ndị inyom,+ ụmụ ha ndị inyom na chi ha ga-enwe mmekọahụ rụrụ arụ, ha ga-emekwa ka ụmụ gị ndị ikom na chi ha nwee mmekọahụ rụrụ arụ.+