Ọpụpụ 9:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mozis wee sị ya: “Ozugbo m pụrụ n’obodo a, m ga-agbasapụrụ Jehova aka m.+ Égbè eluigwe a ga-akwụsị, akụ́ mmiri ígwé a agaghịkwa ada ọzọ, ka i wee mara na ọ bụ Jehova nwe ụwa.+ Abụ Ọma 143:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Agbasapụworo m gị aka m;+Agụụ gị na-agụ mkpụrụ obi m otú agụụ mmiri si agụ ala kpọrọ nkụ.+ Sila.
29 Mozis wee sị ya: “Ozugbo m pụrụ n’obodo a, m ga-agbasapụrụ Jehova aka m.+ Égbè eluigwe a ga-akwụsị, akụ́ mmiri ígwé a agaghịkwa ada ọzọ, ka i wee mara na ọ bụ Jehova nwe ụwa.+