Diuterọnọmi 32:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M gaara asị: “M ga-achụsasị ha,+M ga-eme ka a kwụsị ịkpọtụ aha ha n’etiti mmadụ efu,”+ Aịzaya 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E wezụga na Jehova nke ụsụụ ndị agha mere ka mmadụ ole na ole ndị lanahụrụ alanahụ fọdụrụ anyị,+ anyị gaara adị nnọọ ka Sọdọm, anyị gaara eyi Gọmọra.+ Ezikiel 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘“Mgbe o mere, m ga-eme ka unu nwee ndị ga-afọdụ, bụ́ ndị gbanahụrụ mma agha, n’etiti mba niile, mgbe a ga-achụsasị unu n’ala dị iche iche.+
9 E wezụga na Jehova nke ụsụụ ndị agha mere ka mmadụ ole na ole ndị lanahụrụ alanahụ fọdụrụ anyị,+ anyị gaara adị nnọọ ka Sọdọm, anyị gaara eyi Gọmọra.+
8 “‘“Mgbe o mere, m ga-eme ka unu nwee ndị ga-afọdụ, bụ́ ndị gbanahụrụ mma agha, n’etiti mba niile, mgbe a ga-achụsasị unu n’ala dị iche iche.+