15 Ị ga-etekwa ha mmanụ dị ka i tere nna ha mmanụ,+ ha ga-abụ ndị nchụàjà m, mmanụ ị ga-ete ha ga-eme ka ha na-eje ozi dị ka ndị nchụàjà ruo mgbe a na-akaghị aka n’ọgbọ ha niile.”+
13 Ọ ga-abụrụ ya na ụmụ ya ga-anọchi ya+ ọgbụgba ndụ nke ịbụ ndị nchụàjà ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ihi na o kweghị ka a maa Chineke ya aka,+ o wee kpuchiere ụmụ Izrel mmehie ha.’”+