Nehemaya 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jeshụa mụrụ Joyakim,+ Joyakim amụọ Elayashib, Elayashib+ amụọ Joyada.+ Nehemaya 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Tupu nke a, Elayashib+ onye nchụàjà nke na-ahụ maka ebe a na-eri ihe+ nke dị n’ụlọ Chineke anyị bụ onye ikwu Tobaya;+ Nehemaya 13:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Otu n’ime ụmụ ndị ikom Joyada+ nwa Elayashib+ nnukwu onye nchụàjà bụ ọgọ Sanbalat+ onye Bet-horọn.+ N’ihi ya, m chụpụrụ ya n’ebe m nọ.+
4 Tupu nke a, Elayashib+ onye nchụàjà nke na-ahụ maka ebe a na-eri ihe+ nke dị n’ụlọ Chineke anyị bụ onye ikwu Tobaya;+
28 Otu n’ime ụmụ ndị ikom Joyada+ nwa Elayashib+ nnukwu onye nchụàjà bụ ọgọ Sanbalat+ onye Bet-horọn.+ N’ihi ya, m chụpụrụ ya n’ebe m nọ.+