15 Ma ejibeghị m otu n’ime ndokwa ndị a mee ihe.+ N’ezie, edeghị m ihe ndị a ka o wee dị otú a n’ebe m nọ, n’ihi na ọ ga-akara m mma na m nwụrụ anwụ—ọ dịghị mmadụ ọ bụla ga-eme ka ihe m ji anya isi+ bụrụ ihe efu!
8 anyị erighịkwa nri onye ọ bụla n’efu.+ Kama nke ahụ, site n’ịdọgbu onwe anyị n’ọrụ nakwa ná ndọlị+ abalị na ehihie, anyị nọ na-arụ ọrụ ka anyị wee ghara ibo onye ọ bụla n’ime unu oké ibu arọ.+