Abụ Ọma 36:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ekwela ka ụkwụ mpako zọkwasị m;+Ekwekwala ka aka ndị ajọ omume mee ka m na-awagharị awagharị.+ Matiu 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ahụ, ndị Farisii gara wee gbaa izu ka ha jide ya site n’okwu ọnụ ya.+