Ezikiel 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, chee+ ndị inyom nke ndị gị ihu, bụ́ ndị na-echepụta+ ihe ha na-ebu n’amụma,+ buokwa amụma ihe a ga-eme ha.
17 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, chee+ ndị inyom nke ndị gị ihu, bụ́ ndị na-echepụta+ ihe ha na-ebu n’amụma,+ buokwa amụma ihe a ga-eme ha.