Nehemaya 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee ruo na, ozugbo Sanbalat+ nụrụ na anyị na-ewughachi mgbidi ahụ, iwe+ were ya, ọnụma jukwara ya obi, o wee na-akwa ndị Juu emo.+
4 O wee ruo na, ozugbo Sanbalat+ nụrụ na anyị na-ewughachi mgbidi ahụ, iwe+ were ya, ọnụma jukwara ya obi, o wee na-akwa ndị Juu emo.+