Nehemaya 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Hanenaị,+ otu n’ime ụmụnne m, wee bata, ya na ndị ọzọ ndị si Juda, m wee jụọ+ ha banyere ndị Juu,+ ndị lanahụrụnụ,+ bụ́ ndị fọdụrụ n’ime ndị a dọọrọ n’agha,+ nakwa banyere Jeruselem.
2 Hanenaị,+ otu n’ime ụmụnne m, wee bata, ya na ndị ọzọ ndị si Juda, m wee jụọ+ ha banyere ndị Juu,+ ndị lanahụrụnụ,+ bụ́ ndị fọdụrụ n’ime ndị a dọọrọ n’agha,+ nakwa banyere Jeruselem.