Jenesis 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Rechel wee si otú ahụ nwụọ, e wee lie ya n’ụzọ gara Efrat, ya bụ, Betlehem.+ 1 Ihe E Mere 2:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Salma bụ́ nna Betlehem,+ Heref bụ́ nna Bet-geda. Matiu 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ‘Ma gị onwe gị, Betlehem+ nke dị n’ala Juda, ị bụghị ma ọlị obodo kasị nta n’etiti ndị na-achị Juda; n’ihi na n’ime gị ka onye na-achị achị ga-esi pụta,+ onye ga-azụ ndị m, bụ́ Izrel, dị ka atụrụ.’”+
6 ‘Ma gị onwe gị, Betlehem+ nke dị n’ala Juda, ị bụghị ma ọlị obodo kasị nta n’etiti ndị na-achị Juda; n’ihi na n’ime gị ka onye na-achị achị ga-esi pụta,+ onye ga-azụ ndị m, bụ́ Izrel, dị ka atụrụ.’”+