2 Ihe E Mere 34:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Hilkaya wee gwa Shefan+ bụ́ odeakwụkwọ, sị: “Ahụrụ m akwụkwọ iwu a n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ.
15 Hilkaya wee gwa Shefan+ bụ́ odeakwụkwọ, sị: “Ahụrụ m akwụkwọ iwu a n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ.