Nehemaya 12:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 nakwa Measaya na Shemaya, na Elieza na Ọzaị na Jehohenan na Malkaịja na Ilam na Iza. Ndị na-abụ abụ, bụ́ ndị ha na Izrahaya onye nlekọta so, nọ na-eme ka a nụ olu ha.+
42 nakwa Measaya na Shemaya, na Elieza na Ọzaị na Jehohenan na Malkaịja na Ilam na Iza. Ndị na-abụ abụ, bụ́ ndị ha na Izrahaya onye nlekọta so, nọ na-eme ka a nụ olu ha.+