1 Ihe E Mere 29:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Devid wee gaa n’ihu ịgwa ọgbakọ ahụ dum,+ sị: “Ugbu a, gọzienụ+ Jehova bụ́ Chineke unu.” Ọgbakọ ahụ dum wee gọzie Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, hulatakwa+ kpọọrọ Jehova isiala,+ kpọọkwara eze. Abụ Ọma 103:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 103 Mkpụrụ obi m, gọzie Jehova,+Ihe niile nke dị n’ime m, gọzienụ aha nsọ ya.+
20 Devid wee gaa n’ihu ịgwa ọgbakọ ahụ dum,+ sị: “Ugbu a, gọzienụ+ Jehova bụ́ Chineke unu.” Ọgbakọ ahụ dum wee gọzie Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, hulatakwa+ kpọọrọ Jehova isiala,+ kpọọkwara eze.