Jenesis 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee gaa n’ihu ịsị: “Esetịla aka gị mee nwa okoro ahụ ihe, emekwala ya ihe ọ bụla ma ọlị,+ n’ihi na ugbu a ka m matara na ị na-atụ egwu Chineke n’ihi na ị jụghị inye m nwa gị nke ị mụrụ naanị ya.”+
12 O wee gaa n’ihu ịsị: “Esetịla aka gị mee nwa okoro ahụ ihe, emekwala ya ihe ọ bụla ma ọlị,+ n’ihi na ugbu a ka m matara na ị na-atụ egwu Chineke n’ihi na ị jụghị inye m nwa gị nke ị mụrụ naanị ya.”+