Joshụa 21:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Jehova wee nye Izrel ala dum ọ ṅụrụ iyi inye ndị nna nna ha.+ Ha wee weghara+ ya ma biri n’ime ya.
43 Jehova wee nye Izrel ala dum ọ ṅụrụ iyi inye ndị nna nna ha.+ Ha wee weghara+ ya ma biri n’ime ya.