Diuterọnọmi 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ebipụ mba+ ndị ọ bụ ala ha ka Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, mgbe ị napụwokwara ha ala ha wee biri n’obodo ha nakwa n’ụlọ ha,+
19 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ebipụ mba+ ndị ọ bụ ala ha ka Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, mgbe ị napụwokwara ha ala ha wee biri n’obodo ha nakwa n’ụlọ ha,+