Joshụa 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Otú a ka m si nye unu ala unu na-adọgbughị onwe unu n’ọrụ maka ya nakwa obodo ndị unu na-ewughị,+ unu wee biri n’ime ha. Ọ bụ ubi vaịn na ubi oliv unu na-akụghị ka unu na-eri.’+
13 Otú a ka m si nye unu ala unu na-adọgbughị onwe unu n’ọrụ maka ya nakwa obodo ndị unu na-ewughị,+ unu wee biri n’ime ha. Ọ bụ ubi vaịn na ubi oliv unu na-akụghị ka unu na-eri.’+