Ndị Ikpe 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo na n’ihi na ụmụ Izrel kpọkuru Jehova ka o nyere ha aka n’ihi Midian,+ Abụ Ọma 106:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ọ na-ahụkwa ahụhụ ha na-ata+Mgbe ọ nụrụ ákwá ha na-ebesara ya.+