Abụ Ákwá 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi mmehie nke ndị amụma ya, njehie nke ndị nchụàjà ya,+Ndị na-awụfu ọbara ndị ezi omume nọ n’ime ya.+
13 N’ihi mmehie nke ndị amụma ya, njehie nke ndị nchụàjà ya,+Ndị na-awụfu ọbara ndị ezi omume nọ n’ime ya.+