Ọpụpụ 34:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe ahụ, ị ga-alụtara ụmụ gị ndị ikom ụmụ ha ndị inyom,+ ụmụ ha ndị inyom na chi ha ga-enwe mmekọahụ rụrụ arụ, ha ga-emekwa ka ụmụ gị ndị ikom na chi ha nwee mmekọahụ rụrụ arụ.+ Diuterọnọmi 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gị na ha agọkwala ọgọ. Akpọrọla nwa gị nwaanyị kpọnye nwa ya nwoke, alụtarala nwa gị nwoke nwa ya nwaanyị.+
16 Mgbe ahụ, ị ga-alụtara ụmụ gị ndị ikom ụmụ ha ndị inyom,+ ụmụ ha ndị inyom na chi ha ga-enwe mmekọahụ rụrụ arụ, ha ga-emekwa ka ụmụ gị ndị ikom na chi ha nwee mmekọahụ rụrụ arụ.+
3 Gị na ha agọkwala ọgọ. Akpọrọla nwa gị nwaanyị kpọnye nwa ya nwoke, alụtarala nwa gị nwoke nwa ya nwaanyị.+