Levitikọs 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe fọdụrụ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya, dị ka ihe kasị nsọ n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.+ Levitikọs 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Ọ bụrụ na mmadụ erie ihe dị nsọ n’amaghị ama,+ ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise+ nke ihe ahụ n’elu ya wee were ihe ahụ dị nsọ nye onye nchụàjà.
10 Ihe fọdụrụ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya, dị ka ihe kasị nsọ n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.+
14 “‘Ọ bụrụ na mmadụ erie ihe dị nsọ n’amaghị ama,+ ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise+ nke ihe ahụ n’elu ya wee were ihe ahụ dị nsọ nye onye nchụàjà.